
Learn Igbo Phrases : Week 32 Speaking Practice — 15 Essential Sentences
📺 Visual version with full diacritics: youtube.com/@learnigbo 📥 Free practice speaking workbook for week 32 at www.learnigbonow.com This is your Week 32 Igbo language practice session from Igbo Daily Drops - 15 sentences learnt over the past week in Igbo daily drops, built for real-life use. Commands, requests, questions, and the kind of warm, human phrases that make the difference between knowing a language and living in it. Work through each sentence at your own pace. You will hear it once, then again - then it is your turn. The Igbo sentences we learnt this week are: Achọrọ m udo, ma a nọ m n'ọnọdụ egwu - I want peace, but I am in a state of fear. A chọrọ m ka ndị mmadụ mara ihe na-eme, mana ihere na-eme m ikwupụta ya - I want people to know what is happening, but shame stops me from saying it out loud. A chọrọ m inweta ike ọzọ, ma m ka na-achọ ya - I want to have strength again, but I am still searching for it. A rụchabeghị ọrụ a - This work isn't finished yet. Asị m na m ga-echere ka ha bịa, mana ọ gafeela oge m tụrụ anya ha - I said I would wait for them to come, but the time I expected them has passed. Amalitere m ya naanị m - I started it alone. Ihe m mere dị mma, ma obi m adịghị mma ma m chee maka ya - What I did was good, but thinking about it troubles me. Akwụrụ m ụgwọ akwụkwọ ya n'obi ọma, ma ọ dịghị mfe ịhụ ka ọ banyere ndụ onye ọzọ - I paid her fees gladly, but watching her enter another's life is hard. Ọ họọrọ onye ọzọ, ma agaghị m eweghachi ihe m nyere ya - She chose another, but I will not take back what I gave. Ọ bụrụ na iwu kwuru na m nwere ike iketa ala, mgbe ahụ, omenala agaghị egbochi m. - If the law says I can inherit land, then custom cannot stop me. Ọ bụrụ na ụmụnna m kwenyere na m bụ nwa nna m, ha kwesịrị ikwenye na m nwekwara ihe m ketara. - If my kinsmen accept that I am my father's child, they should also accept that I have an inheritance. Ọ bụrụ na m ga-eche ka e nye m ohere, m ga-eche ogologo oge; ma ọ bụrụ na m ga-eji iwu kwuo okwu m, a ga-anụ olu m ugbu a. - If I wait for them to give me a chance, I will wait a long time; but if I use the law to speak my case, my voice will be heard now. Ọ bụrụ na ha hụrụ m n'anya, ha ga-abịa n'ụlọ m. Ọ bụghị m ga-aga ebe niile ha nọ. - If they love me, they will come to my house. I will not go everywhere they are. Naanị m nọ ugbua, mana obi m gwara m na m mere ihe ziri ezi. - I am alone now, but my heart tells me I did the right thing. Ọ bụrụ na ụlọ a adịghị atọ ha ụtọ ugbu a, ọ ga-adịịrị ha mgbe ha chọrọ ịlaghachi. - If this house doesn't appeal to them now, it will still be here for them when they want to return. This has been Igbo Daily Drops with Yvonne Mbanefo. FREE RESOURCES: - Igbo Heritage Family Kit: https://learnigbonow.com - Main Channel: @learnigbo on YouTube Kids' Channel: @learnigboforkids on YouTube Our Mission: Raise 10,000 more next-generation Igbo speakers by next year. Be one of them. Every sentence you learn is a drop. And every drop feeds Oké Osimiri Mmụta Igbo - the Ocean of Igbo Knowledge. Subscribe now. Foundation episodes begin today.
Audio and video play straight from the show's own hosting. PodSubs stores and serves no media.

